Mak 9:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe Jizọs hụrụ na ìgwè mmadụ nuuru na-abịa n’ebe ha nọ, ọ baara mmụọ ọjọọ ahụ* mba, sị ya: “Gị mmụọ mere ka nwa a ghara ikwu okwu ma ghara ịnụ ihe, ana m enye gị iwu, si n’ime ya pụọ, abanyekwala n’ime ya ọzọ.”+
25 Mgbe Jizọs hụrụ na ìgwè mmadụ nuuru na-abịa n’ebe ha nọ, ọ baara mmụọ ọjọọ ahụ* mba, sị ya: “Gị mmụọ mere ka nwa a ghara ikwu okwu ma ghara ịnụ ihe, ana m enye gị iwu, si n’ime ya pụọ, abanyekwala n’ime ya ọzọ.”+