Mak 9:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 “Onye ọ bụla nke na-anabata otu n’ime ụmụntakịrị a+ n’aha m na-anabata m. Onye ọ bụla nke na-anabata m na-anabata, ọ bụghị naanị m, kamakwa Onye zitere m.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:37 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 149 Ụlọ Nche,2/1/2007, p. 9
37 “Onye ọ bụla nke na-anabata otu n’ime ụmụntakịrị a+ n’aha m na-anabata m. Onye ọ bụla nke na-anabata m na-anabata, ọ bụghị naanị m, kamakwa Onye zitere m.”+