Mak 9:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ma, onye ọ bụla nke mere ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe dapụ n’okwukwe,* ọ ga-akara ya mma ma e konye nkume e ji egwe nri, nke jakị na-akwagharị, n’olu ya ma tụba ya n’oké osimiri.+
42 Ma, onye ọ bụla nke mere ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe dapụ n’okwukwe,* ọ ga-akara ya mma ma e konye nkume e ji egwe nri, nke jakị na-akwagharị, n’olu ya ma tụba ya n’oké osimiri.+