Mak 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ị manụ ihe ndị e nyere n’iwu, ya bụ: ‘Egbula mmadụ,*+ akwala iko,+ ezula ohi,+ agbala akaebe ụgha,+ erigbula mmadụ,+ sọpụrụ nne gị na nna gị.’”+
19 Ị manụ ihe ndị e nyere n’iwu, ya bụ: ‘Egbula mmadụ,*+ akwala iko,+ ezula ohi,+ agbala akaebe ụgha,+ erigbula mmadụ,+ sọpụrụ nne gị na nna gị.’”+