Mak 10:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jizọs legharịrị anya ma gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Ọ ga-esiri ndị nwere ego ezigbo ike ịbanye n’Alaeze Chineke.”+
23 Jizọs legharịrị anya ma gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Ọ ga-esiri ndị nwere ego ezigbo ike ịbanye n’Alaeze Chineke.”+