Mak 10:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jizọs legidere ha anya, sị: “N’anya ụmụ mmadụ, ihe a agaghị ekwe omume. Ma, e nweghị ihe nyịrị Chineke n’ihi na ihe niile kwere Chineke omume.”+
27 Jizọs legidere ha anya, sị: “N’anya ụmụ mmadụ, ihe a agaghị ekwe omume. Ma, e nweghị ihe nyịrị Chineke n’ihi na ihe niile kwere Chineke omume.”+