Mak 10:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 O kwesịghị ịdị otú ahụ n’ebe unu nọ. Kama onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ onye ukwu n’ime unu ga-abụ onye na-ejere unu ozi.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:43 Ụlọ Nche,4/15/2007, p. 25
43 O kwesịghị ịdị otú ahụ n’ebe unu nọ. Kama onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ onye ukwu n’ime unu ga-abụ onye na-ejere unu ozi.+