Mak 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 O wee rute Jeruselem ma banye n’ụlọ nsọ lee ihe niile anya. Ma ebe ọ bụ na chi ejiwela, ya na ndịozi ya iri na abụọ gawara Betani.+
11 O wee rute Jeruselem ma banye n’ụlọ nsọ lee ihe niile anya. Ma ebe ọ bụ na chi ejiwela, ya na ndịozi ya iri na abụọ gawara Betani.+