-
Mak 11:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ọ nọ n’ebe dị anya hụ otu osisi fig nwejuru akwụkwọ ndụ. O wee gawa ile ma è nwere mkpụrụ ọ ga-ahụ na ya. Ma mgbe o ruru, e nweghị ihe ọ hụrụ ma e wezụga akwụkwọ ndụ n’ihi na oge ahụ abụghị oge mkpụrụ fig ji amị.
-