Mak 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ha wee bịarute Jeruselem. N’ebe ahụ, ọ banyere n’ụlọ nsọ ma malite ịchụpụ ndị na-ere ihe na ndị na-azụ ihe n’ụlọ nsọ. O kpuru tebụl ndị na-agbanwe ego nakwa oche ndị na-ere nduru ihu n’ala.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:15 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 240
15 Ha wee bịarute Jeruselem. N’ebe ahụ, ọ banyere n’ụlọ nsọ ma malite ịchụpụ ndị na-ere ihe na ndị na-azụ ihe n’ụlọ nsọ. O kpuru tebụl ndị na-agbanwe ego nakwa oche ndị na-ere nduru ihu n’ala.+