Mak 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ nọ na-ezi ihe, na-asị ha: “Ọ̀ bụ na e deghị, sị, ‘A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere maka mba niile’?+ Ma unu emeela ya ọgba ndị ohi.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:17 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 240 Ụlọ Nche,9/15/2000, p. 17
17 Ọ nọ na-ezi ihe, na-asị ha: “Ọ̀ bụ na e deghị, sị, ‘A ga-akpọ ụlọ m ụlọ ekpere maka mba niile’?+ Ma unu emeela ya ọgba ndị ohi.”+