Mak 11:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ nụrụ ihe merenụ. Ha wee malite ịchọ otú ha ga-esi gbuo ya+ n’ihi na ha na-atụ ya egwu maka na otú o si ezi ihe juru ìgwè mmadụ niile ahụ anya.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:18 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 240
18 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ nụrụ ihe merenụ. Ha wee malite ịchọ otú ha ga-esi gbuo ya+ n’ihi na ha na-atụ ya egwu maka na otú o si ezi ihe juru ìgwè mmadụ niile ahụ anya.+