Mak 11:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ikike Jọn ji mee ndị mmadụ baptizim+ ò si n’eluigwe ka ò si n’aka mmadụ? Zaanụ m ya.”+