Mak 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha wee chọọ ijide ya n’ihi na ha ma na ọ bụ ha ka o bu n’obi mee ihe atụ ahụ. Ma, ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu. N’ihi ya, ha hapụrụ ya pụọ.+
12 Ha wee chọọ ijide ya n’ihi na ha ma na ọ bụ ha ka o bu n’obi mee ihe atụ ahụ. Ma, ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu. N’ihi ya, ha hapụrụ ya pụọ.+