Mak 12:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Onye Ozizi, Mosis dere na ọ bụrụ na nwanne mmadụ anwụọ, ma nwunye ya amụtaraghị ya nwa, nwanne ya nwoke kwesịrị ịlụrụ nwaanyị ahụ ọ hapụrụ ma mụtara nwanne ya nwoke nwa.+
19 “Onye Ozizi, Mosis dere na ọ bụrụ na nwanne mmadụ anwụọ, ma nwunye ya amụtaraghị ya nwa, nwanne ya nwoke kwesịrị ịlụrụ nwaanyị ahụ ọ hapụrụ ma mụtara nwanne ya nwoke nwa.+