Mak 12:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Devid si n’ike mmụọ nsọ+ kwuo, sị: ‘Jehova* gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị nọrọ n’okpuru ụkwụ gị.”’+
36 Devid si n’ike mmụọ nsọ+ kwuo, sị: ‘Jehova* gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị nọrọ n’okpuru ụkwụ gị.”’+