Mak 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ma kpacharanụ anya. Ndị mmadụ ga-akpụpụ unu n’ụlọikpe obodo,+ a ga-etikwa unu ihe n’ụlọ nzukọ.+ A ga-eme ka unu guzoro n’ihu ndị gọvanọ na ndị eze n’ihi m, ka unu si otú ahụ gbaara ha àmà.+
9 “Ma kpacharanụ anya. Ndị mmadụ ga-akpụpụ unu n’ụlọikpe obodo,+ a ga-etikwa unu ihe n’ụlọ nzukọ.+ A ga-eme ka unu guzoro n’ihu ndị gọvanọ na ndị eze n’ihi m, ka unu si otú ahụ gbaara ha àmà.+