Mak 13:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe ha kpụ unu na-aga n’ụlọikpe, unu ebula ụzọ na-echegbu onwe unu maka ihe unu ga-ekwu. Kama kwuonụ ihe ọ bụla a ga-agwa unu kwuo n’oge ahụ, n’ihi na ọ bụghị unu na-ekwu, kama ọ bụ mmụọ nsọ na-ekwu.+
11 Mgbe ha kpụ unu na-aga n’ụlọikpe, unu ebula ụzọ na-echegbu onwe unu maka ihe unu ga-ekwu. Kama kwuonụ ihe ọ bụla a ga-agwa unu kwuo n’oge ahụ, n’ihi na ọ bụghị unu na-ekwu, kama ọ bụ mmụọ nsọ na-ekwu.+