Mak 13:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 n’ihi na oge ahụ ga-abụ oge mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya malite mgbe Chineke kere ihe ruo n’oge ahụ, a gaghịkwa enwe ya ọzọ.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:19 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 115 Ụlọ Nche,4/15/1995, p. 15-162/15/1994, p. 11
19 n’ihi na oge ahụ ga-abụ oge mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya malite mgbe Chineke kere ihe ruo n’oge ahụ, a gaghịkwa enwe ya ọzọ.+