Mak 13:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ọ dị ka nwoke jewere mba ọzọ, nke hapụrụ ụlọ ya ma nye ndị ohu ya ikike ka ha lekọtawa ya.+ O nyere onye nke ọ bụla ọrụ ọ ga-arụ, nyekwa onye nche ọnụ ụzọ iwu ka ọ na-eche nche.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:34 Ụlọ Nche,3/1/2004, p. 10-11
34 Ọ dị ka nwoke jewere mba ọzọ, nke hapụrụ ụlọ ya ma nye ndị ohu ya ikike ka ha lekọtawa ya.+ O nyere onye nke ọ bụla ọrụ ọ ga-arụ, nyekwa onye nche ọnụ ụzọ iwu ka ọ na-eche nche.+