Mak 13:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’ihi ya, na-echenụ nche, n’ihi na unu amaghị mgbe nna nwe ụlọ ga-abịa,+ ma ọ̀ bụ ná mgbede, ma ọ̀ bụ n’etiti abalị, ma ọ̀ bụ tupu chi abọwa,* ma ọ̀ bụ n’ụtụtụ,+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:35 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2018, p. 22 Ụlọ Nche,3/15/2011, p. 27-288/1/1991, p. 22
35 N’ihi ya, na-echenụ nche, n’ihi na unu amaghị mgbe nna nwe ụlọ ga-abịa,+ ma ọ̀ bụ ná mgbede, ma ọ̀ bụ n’etiti abalị, ma ọ̀ bụ tupu chi abọwa,* ma ọ̀ bụ n’ụtụtụ,+