Mak 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ fọrọ ụbọchị abụọ+ ka e mee Ememme Ngabiga+ na Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko.+ Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na-achọkwa otú ha ga-esi jiri aghụghọ jide ya ma gbuo ya.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:1 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 266 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 8-9
14 Ọ fọrọ ụbọchị abụọ+ ka e mee Ememme Ngabiga+ na Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko.+ Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na-achọkwa otú ha ga-esi jiri aghụghọ jide ya ma gbuo ya.+