Mak 14:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe ha nụrụ ihe Judas kwuru, obi tọrọ ha ụtọ, ha ekwe nkwa inye ya ego ọlaọcha.+ N’ihi ya, ọ malitere ịchọ oge ga-adaba adaba ọ ga-eji rara ya nye. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:11 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 266-267 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 9
11 Mgbe ha nụrụ ihe Judas kwuru, obi tọrọ ha ụtọ, ha ekwe nkwa inye ya ego ọlaọcha.+ N’ihi ya, ọ malitere ịchọ oge ga-adaba adaba ọ ga-eji rara ya nye.