Mak 14:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ha nọ na-eri ihe na tebụl, Jizọs sịrị: “N’eziokwu, ana m asị unu na otu onye n’ime unu, onye mụ na ya na-erikọ nri, ga-arara m nye.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:18 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 270 Ụlọ Nche,7/1/1990, p. 8
18 Mgbe ha nọ na-eri ihe na tebụl, Jizọs sịrị: “N’eziokwu, ana m asị unu na otu onye n’ime unu, onye mụ na ya na-erikọ nri, ga-arara m nye.”+