Mak 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jizọs wee sị ha: “Unu niile ga-ahapụ m,* n’ihi na e dere, sị: ‘M ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ,+ atụrụ ya ga-agbasasịkwa.’+
27 Jizọs wee sị ha: “Unu niile ga-ahapụ m,* n’ihi na e dere, sị: ‘M ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ,+ atụrụ ya ga-agbasasịkwa.’+