Mak 14:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ma ọ nọ na-ekwusi ike, sị: “Ọ bụrụgodị na m ga-eso gị nwụọ, e nweghị ihe ga-eme ka m gọnahụ gị.” Ndị ọzọ malitekwara ikwu otu ihe ahụ.+
31 Ma ọ nọ na-ekwusi ike, sị: “Ọ bụrụgodị na m ga-eso gị nwụọ, e nweghị ihe ga-eme ka m gọnahụ gị.” Ndị ọzọ malitekwara ikwu otu ihe ahụ.+