Mak 14:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ha wee bịa n’ebe a na-akpọ Getsemeni, ya agwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Nọdụnụ ala ebe a ka m gaa kpee ekpere.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:32 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 282 ‘Ezi Ala’, p. 30-31 Ụlọ Nche,10/1/1990, p. 8
32 Ha wee bịa n’ebe a na-akpọ Getsemeni, ya agwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Nọdụnụ ala ebe a ka m gaa kpee ekpere.”+