Mak 14:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 O wee sị: “Aba,* Nna,+ ihe niile kwere omume n’ebe ị nọ. Ekwela ka m ṅụọ ihe dị n’iko a. Ma ọ bụghị ka e mee ihe m chọrọ, kama ka ihe ị chọrọ mee.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:36 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 134-136 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 282 Ụlọ Nche,4/1/2009, p. 1310/1/1990, p. 8
36 O wee sị: “Aba,* Nna,+ ihe niile kwere omume n’ebe ị nọ. Ekwela ka m ṅụọ ihe dị n’iko a. Ma ọ bụghị ka e mee ihe m chọrọ, kama ka ihe ị chọrọ mee.”+