Mak 14:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Na-echenụ nche, na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile, ka a ghara ịnwata unu.+ N’eziokwu, ọ na-agụ mmadụ ime ihe dị mma,* ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:38 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 282 Ụlọ Nche,10/1/1990, p. 8
38 Na-echenụ nche, na-ekpekwanụ ekpere mgbe niile, ka a ghara ịnwata unu.+ N’eziokwu, ọ na-agụ mmadụ ime ihe dị mma,* ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+