Mak 14:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Ndị isi nchụàjà na ndị ọzọ so ná ndị Sanhedrin* nọ na-achọgharị ebubo ha ga-ebo Jizọs ka ha wee gbuo ya. Ma, e nweghị nke ha hụrụ.+
55 Ndị isi nchụàjà na ndị ọzọ so ná ndị Sanhedrin* nọ na-achọgharị ebubo ha ga-ebo Jizọs ka ha wee gbuo ya. Ma, e nweghị nke ha hụrụ.+