Mak 15:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Paịlet wee hapụrụ ha Barabas n’ihi na ọ chọrọ ime ihe dị ìgwè mmadụ ahụ mma. Mgbe o mechara ka a pịa Jizọs ụtarị,+ o nyefere ya n’aka ha ka e gbuo ya n’elu osisi.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:15 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 294 Ụlọ Nche,1/1/1991, p. 9
15 Paịlet wee hapụrụ ha Barabas n’ihi na ọ chọrọ ime ihe dị ìgwè mmadụ ahụ mma. Mgbe o mechara ka a pịa Jizọs ụtarị,+ o nyefere ya n’aka ha ka e gbuo ya n’elu osisi.+