Mak 15:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 A kpọgidekwara ndị ohi abụọ n’osisi n’akụkụ ya, otu n’aka nri ya, otu n’aka ekpe ya.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:27 Ụlọ Nche,2/1/2012, p. 14