Luk 1:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 O kwere nkwa na ya ga-emere Ebreham na ụmụ* ya ebere ruo mgbe ebighị ebi,+ ọ bụkwa ihe a ka ọ gwara nna nna anyị hà.” Ezigbo Ìhè nke Ụwa Ihe Ga-enyere Gị Aka Inweta Vidio Si na Vidio Ozi Ọma Jizọs Kwusara Meri toro Jehova (gnj 1 21:14–24:00)
55 O kwere nkwa na ya ga-emere Ebreham na ụmụ* ya ebere ruo mgbe ebighị ebi,+ ọ bụkwa ihe a ka ọ gwara nna nna anyị hà.”