Luk 1:79 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 79 ka ìhè wee nwuoro ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị nakwa ndị nọ n’ebe ọnwụ dị ka ọchịchịrị nke kpuchiri ha.+ Ìhè ahụ ga-emekwa ka anyị mata ihe anyị ga-eme iji nwee udo.” Ezigbo Ìhè nke Ụwa Ihe Ga-enyere Gị Aka Inweta Vidio Si na Vidio Ozi Ọma Jizọs Kwusara Amụma Zekaraya buru (gnj 1 27:15–30:56)
79 ka ìhè wee nwuoro ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị nakwa ndị nọ n’ebe ọnwụ dị ka ọchịchịrị nke kpuchiri ha.+ Ìhè ahụ ga-emekwa ka anyị mata ihe anyị ga-eme iji nwee udo.”