Luk 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’afọ nke iri na ise n’ọchịchị Taịbiriọs Siza, oge Pọntiọs Paịlet bụ gọvanọ Judia, Herọd*+ abụrụ onye na-achị Galili, Filip nwanne ya ana-achị Ituria na Trakọnaịtis, Laịsenias ana-achịkwa Abilini, Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:1 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 3 Teta!,nke 5 2016, p. 6 Ụlọ Nche,10/15/1990, p. 10
3 N’afọ nke iri na ise n’ọchịchị Taịbiriọs Siza, oge Pọntiọs Paịlet bụ gọvanọ Judia, Herọd*+ abụrụ onye na-achị Galili, Filip nwanne ya ana-achị Ituria na Trakọnaịtis, Laịsenias ana-achịkwa Abilini,