Luk 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 mgbe Anas bụ otu n’ime ndị isi nchụàjà, Kayafas+ abụrụ nnukwu onye nchụàjà, okwu Chineke ruru Jọn+ nwa Zekaraya ntị n’ala ịkpa.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:2 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 3 Ụlọ Nche,4/1/2012, p. 9
2 mgbe Anas bụ otu n’ime ndị isi nchụàjà, Kayafas+ abụrụ nnukwu onye nchụàjà, okwu Chineke ruru Jọn+ nwa Zekaraya ntị n’ala ịkpa.+