-
Luk 3:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 A ga-ekpochi ndagwurugwu niile, meekwa ka ugwu ukwu niile na ugwu nta niile dị larịị. Ụzọ ndị gbagọrọ agbagọ ga-akwụrụ ọtọ, ụzọ ndị na-adịghị larịị adịkwa larịị.
-