Luk 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị agha jụkwara ya, sị: “Gịnị ka anyị kwesịrị ime?” Ya asịkwa ha: “Unu anarala onye ọ bụla ihe n’ike ma ọ bụ bo onye ọ bụla ebubo ụgha,+ kama ka ihe a na-enye unu* ju unu afọ.”
14 Ndị agha jụkwara ya, sị: “Gịnị ka anyị kwesịrị ime?” Ya asịkwa ha: “Unu anarala onye ọ bụla ihe n’ike ma ọ bụ bo onye ọ bụla ebubo ụgha,+ kama ka ihe a na-enye unu* ju unu afọ.”