-
Luk 3:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 O ji shọvel o ji afụcha ihe n’aka iji dowe ebe ọ na-azọcha ọka ezigbo ọcha. Ọ ga-ekpokọtakwa ọka wit n’ụlọ ọ na-akwasa ihe, ma ọ ga-eji ọkụ a na-enweghị ike imenyụ emenyụ gbaa mkpo ya ọkụ.”
-