Luk 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha niile wee malite ikwu okwu ọma banyere ya. Otú o si na-ekwu okwu na-eru ha n’obi tụkwara ha n’anya,+ ha ana-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+
22 Ha niile wee malite ikwu okwu ọma banyere ya. Otú o si na-ekwu okwu na-eru ha n’obi tụkwara ha n’anya,+ ha ana-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+