Luk 4:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Dị ka ihe atụ, n’eziokwu, ana m asị unu: N’oge Ịlaịja dị ndụ, e nwere ọtụtụ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ka mmiri ghara izo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ daa n’ala a niile.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:25 Ụlọ Nche,4/1/2008, p. 194/1/1992, p. 17
25 Dị ka ihe atụ, n’eziokwu, ana m asị unu: N’oge Ịlaịja dị ndụ, e nwere ọtụtụ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ n’Izrel mgbe e mechiri eluigwe ka mmiri ghara izo afọ atọ na ọnwa isii, nke mere ka oké ụnwụ daa n’ala a niile.+