Luk 4:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma e zighị Ịlaịja ka ọ gakwuru nke ọ bụla n’ime ụmụ nwaanyị ndị ahụ, kama naanị onye e ziri ya ka ọ gakwuru bụ otu nwaanyị di ya nwụrụ na Zarefat dị na Saịdọn.+
26 Ma e zighị Ịlaịja ka ọ gakwuru nke ọ bụla n’ime ụmụ nwaanyị ndị ahụ, kama naanị onye e ziri ya ka ọ gakwuru bụ otu nwaanyị di ya nwụrụ na Zarefat dị na Saịdọn.+