Luk 5:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 N’ihi ya, ndị Farisii na ndị òtù ha bụ́ ndị odeakwụkwọ malitere ịtamu ntamu na-asị ndị na-eso ụzọ ya: “Gịnị mere unu ji soro ndị ọnaụtụ na ndị mmehie na-eri ihe, na-aṅụkwa mmanya?”+
30 N’ihi ya, ndị Farisii na ndị òtù ha bụ́ ndị odeakwụkwọ malitere ịtamu ntamu na-asị ndị na-eso ụzọ ya: “Gịnị mere unu ji soro ndị ọnaụtụ na ndị mmehie na-eri ihe, na-aṅụkwa mmanya?”+