Luk 5:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ma, oge na-abịa mgbe a ga-akpọpụ nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ+ n’ebe ha nọ. Ha ga-ebuzi ọnụ mgbe ahụ.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:35 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 70
35 Ma, oge na-abịa mgbe a ga-akpọpụ nwoke ahụ na-alụ nwaanyị ọhụrụ+ n’ebe ha nọ. Ha ga-ebuzi ọnụ mgbe ahụ.”+