-
Luk 5:37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 E nweghịkwa onye na-agbanye mmanya ọhụrụ n’ime karama akpụkpọ ochie. Ọ bụrụ na mmadụ emee otú ahụ, mmanya ọhụrụ ahụ ga-agbawa karama akpụkpọ ahụ, mmanya ahụ ga-awụfukwa, karama akpụkpọ ahụ emebiekwa.
-