Luk 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Unu ndị afọ juru ugbu a ga-ata ahụhụ, n’ihi na agụụ ga-agụ unu. “Unu ndị na-achị ọchị ugbu a ga-ata ahụhụ, n’ihi na unu ga-eru uju ma bee ákwá.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:25 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 85-86
25 “Unu ndị afọ juru ugbu a ga-ata ahụhụ, n’ihi na agụụ ga-agụ unu. “Unu ndị na-achị ọchị ugbu a ga-ata ahụhụ, n’ihi na unu ga-eru uju ma bee ákwá.+