Luk 6:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Mmadụ niile kwuwe okwu ọma banyere unu, unu ga-ata ahụhụ,+ n’ihi na ụdị ihe a ka ndị nna nna ha mere ndị amụma ụgha. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:26 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 85-86
26 “Mmadụ niile kwuwe okwu ọma banyere unu, unu ga-ata ahụhụ,+ n’ihi na ụdị ihe a ka ndị nna nna ha mere ndị amụma ụgha.