Luk 6:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “Na-emesokwanụ ndị mmadụ otú unu chọrọ ka ha na-emeso unu.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:31 Ụlọ Nche,5/15/2015, p. 255/15/2014, p. 11-12