Luk 6:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Na-enyenụ ihe, ndị mmadụ ga-enyekwa unu ihe.+ Ha ga-awụjukwa uwe unu n’ọnụ, ihe ha wụnyere ga na-awụfukwa n’agbanyeghị na ha bịara ya aka, yọkọọkwa ya ọnụ. N’ihi na ihe unu ji atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.” Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:38 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,7/2018, p. 2 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 2 2017, p. 14-15 Ụlọ Nche,12/1/2012, p. 52/15/2009, p. 12-131/15/1992, p. 12-13
38 Na-enyenụ ihe, ndị mmadụ ga-enyekwa unu ihe.+ Ha ga-awụjukwa uwe unu n’ọnụ, ihe ha wụnyere ga na-awụfukwa n’agbanyeghị na ha bịara ya aka, yọkọọkwa ya ọnụ. N’ihi na ihe unu ji atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.”
6:38 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,7/2018, p. 2 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 2 2017, p. 14-15 Ụlọ Nche,12/1/2012, p. 52/15/2009, p. 12-131/15/1992, p. 12-13