Luk 6:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 N’ihi na a na-eji mkpụrụ osisi amata osisi ọ bụla.+ Dị ka ihe atụ, ndị mmadụ anaghị aghọta mkpụrụ fig n’ogwu, ha anaghịkwa aghọta mkpụrụ vaịn n’osisi ogwu.
44 N’ihi na a na-eji mkpụrụ osisi amata osisi ọ bụla.+ Dị ka ihe atụ, ndị mmadụ anaghị aghọta mkpụrụ fig n’ogwu, ha anaghịkwa aghọta mkpụrụ vaịn n’osisi ogwu.